34 N’ihi na m na-anara ndị Izrel okpuru afọ anụ e ji chụọ àjà a na-efegharị efegharị nakwa ụkwụ anụ bụ́ òkè dị nsọ nke si n’àjà udo ha. M na-ewerekwa ha nye Erọn onye nchụàjà na ụmụ ya ndị nwoke ka ọ bụrụ iwu ga-adịgide adịgide ndị Izrel ga na-edebe.+