Levitikọs 7:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 “‘Ihe a bụ òkè si n’àjà a na-esu ọkụ a chụụrụ Jehova, nke e wepụtaara ndị nchụàjà, ya bụ, Erọn na ụmụ ya ndị nwoke, n’ụbọchị ọ họpụtara ha ka ha bụrụ ndị nchụàjà Jehova.+
35 “‘Ihe a bụ òkè si n’àjà a na-esu ọkụ a chụụrụ Jehova, nke e wepụtaara ndị nchụàjà, ya bụ, Erọn na ụmụ ya ndị nwoke, n’ụbọchị ọ họpụtara ha ka ha bụrụ ndị nchụàjà Jehova.+