Levitikọs 8:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 E wee kpọọ ihe niile fọrọ n’oké ehi ahụ ọkụ, ya bụ, akpụkpọ ya, anụ ya, na nsị ya. A kpọrọ ha ọkụ n’ebe dị anya n’ebe ha mara ụlọikwuu,+ otú Jehova nyere Mosis n’iwu.
17 E wee kpọọ ihe niile fọrọ n’oké ehi ahụ ọkụ, ya bụ, akpụkpọ ya, anụ ya, na nsị ya. A kpọrọ ha ọkụ n’ebe dị anya n’ebe ha mara ụlọikwuu,+ otú Jehova nyere Mosis n’iwu.