Levitikọs 10:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Unu ga-anọ n’ebe dị nsọ rie ya+ maka na ọ bụ òkè unu nakwa òkè ụmụ unu ndị nwoke n’àjà a na-esu ọkụ a na-achụrụ Jehova, n’ihi na ọ bụ ihe e nyere m n’iwu.
13 Unu ga-anọ n’ebe dị nsọ rie ya+ maka na ọ bụ òkè unu nakwa òkè ụmụ unu ndị nwoke n’àjà a na-esu ọkụ a na-achụrụ Jehova, n’ihi na ọ bụ ihe e nyere m n’iwu.