Levitikọs 10:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “Gịnị mere na unu erighị anụ ahụ e ji chụọ àjà mmehie n’ebe dị nsọ+ ebe ọ bụ ihe kacha nsọ, Chineke enyekwala ya unu ka unu wee na-aza ajụjụ maka mmehie nzukọ a ma na-ekpuchiri ha mmehie n’ihu Jehova? Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:17 Ụlọ Nche,2/15/2011, p. 12
17 “Gịnị mere na unu erighị anụ ahụ e ji chụọ àjà mmehie n’ebe dị nsọ+ ebe ọ bụ ihe kacha nsọ, Chineke enyekwala ya unu ka unu wee na-aza ajụjụ maka mmehie nzukọ a ma na-ekpuchiri ha mmehie n’ihu Jehova?