Levitikọs 11:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ihe ndị a ga-eme ka unu ghara ịdị ọcha. Onye ọ bụla metụrụ ozu ha aka ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.+
24 Ihe ndị a ga-eme ka unu ghara ịdị ọcha. Onye ọ bụla metụrụ ozu ha aka ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.+