-
Levitikọs 11:32Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
32 “‘Ihe ọ bụla ozu ha dasara ga-abụ ihe na-adịghị ọcha, ma ọ̀ bụ arịa osisi, uwe, akpụkpọ anụ, ma ọ̀ bụ ákwà iru uju. Ụdị arịa ọ bụla e ji eme ihe nke ozu ha dasara, a ga-etinye ya n’ime mmiri. Ọ ga-abụkwa ihe na-adịghị ọcha ruo mgbede. E mechaa, ọ ga-adị ọcha.
-