-
Levitikọs 12:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Nwaanyị ahụ ka ga na-eme onwe ya ka ọ dị ọcha ruo ụbọchị iri atọ na atọ na-esonụ n’ihi ọbara gbara ya. Ọ gaghị emetụ ihe ọ bụla dị nsọ aka. Ọ gaghịkwa abata n’ebe dị nsọ ruo mgbe ụbọchị ole o ji eme onwe ya ka ọ dị ọcha zuru.
-