2 “Ọ bụrụ na e nwee ebe ahụ́ mmadụ zara aza ma ọ bụ na onye ahụ nwere ihe yiri ọnyá kpọchiri akpọchi n’ahụ́ ya ma ọ bụ na ntụpọ pụtara ya n’ahụ́, ya abụrụkwa na ihe ahụ nwere ike ịghọ ọrịa ekpenta+ n’ahụ́ ya, a ga-akpọgara ya Erọn onye nchụàjà ma ọ bụ otu n’ime ụmụ ya, bụ́ ndị nchụàjà.+