-
Levitikọs 13:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Onye nchụàjà ga-eleru ihe ahụ mere ya n’ahụ́ anya. Ọ bụrụ na ajị dị n’ebe ahụ achawala ọcha, ọ bụrụkwa na ihe ahụ mere ya bara ime, ọ bụ ọrịa ekpenta. Onye nchụàjà ga-eleru ya anya ma kwuo na onye ahụ adịghị ọcha.
-