Levitikọs 13:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma ọ bụrụ na ntụpọ ahụ pụtara ya n’ahụ́ na-acha ọcha ma ọ dịghị ka ọ̀ bara ime, ọ bụrụkwa na ajị dị n’ebe ahụ achawabeghị ọcha, onye nchụàjà ga-akpọpụ onye ahụ iche ruo ụbọchị asaa.+
4 Ma ọ bụrụ na ntụpọ ahụ pụtara ya n’ahụ́ na-acha ọcha ma ọ dịghị ka ọ̀ bara ime, ọ bụrụkwa na ajị dị n’ebe ahụ achawabeghị ọcha, onye nchụàjà ga-akpọpụ onye ahụ iche ruo ụbọchị asaa.+