Levitikọs 13:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Onye nchụàjà ga-eleru ya anya ọzọ n’ụbọchị nke asaa. Ọ bụrụ na ihe ahụ mere ya alawala, ọ bụrụkwa na ọ gbasaghị n’ahụ́ ya, onye nchụàjà ga-ekwu na ọ dị ọcha.+ Ọ bụ naanị ọnyá kpọchiri akpọchi. Onye ahụ ga-asụ uwe ya ma dị ọcha.
6 “Onye nchụàjà ga-eleru ya anya ọzọ n’ụbọchị nke asaa. Ọ bụrụ na ihe ahụ mere ya alawala, ọ bụrụkwa na ọ gbasaghị n’ahụ́ ya, onye nchụàjà ga-ekwu na ọ dị ọcha.+ Ọ bụ naanị ọnyá kpọchiri akpọchi. Onye ahụ ga-asụ uwe ya ma dị ọcha.