Levitikọs 13:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 a ga-akpụ onye ahụ isi ma ọ bụ kpụọ ya afụ ọnụ,* ma a gaghị akpụ ebe ahụ ihe mere ya. Onye nchụàjà ga-akpọpụzi onye ahụ ihe ahụ mere iche ruo ụbọchị asaa ọzọ.
33 a ga-akpụ onye ahụ isi ma ọ bụ kpụọ ya afụ ọnụ,* ma a gaghị akpụ ebe ahụ ihe mere ya. Onye nchụàjà ga-akpọpụzi onye ahụ ihe ahụ mere iche ruo ụbọchị asaa ọzọ.