-
Levitikọs 13:45Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
45 Ma onye ahụ na-arịa ọrịa ekpenta ga na-eyi uwe dọkara adọka. Ọ gaghịkwa edozi isi ya edozi. Ọ ga-ekpuchikwa afụ ọnụ ya, na-eti mkpu, sị, ‘Adịghị m ọcha! Adịghị m ọcha!’
-