Levitikọs 13:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha n’oge niile ọ na-arịa ọrịa ahụ. Ebe ọ bụ na ọ dịghị ọcha, ọ ga-ebi iche. Ọ gaghị ebi n’ebe ndị Izrel mara ụlọikwuu.+
46 Ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha n’oge niile ọ na-arịa ọrịa ahụ. Ebe ọ bụ na ọ dịghị ọcha, ọ ga-ebi iche. Ọ gaghị ebi n’ebe ndị Izrel mara ụlọikwuu.+