-
Levitikọs 13:48Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
48 ma ọ̀ bụ n’owu ndị gara ogologo ogologo ma ọ̀ bụ n’owu ndị gara uhiè uhiè n’uwe e ji ákwà linin kpaa ma ọ bụ nke e ji ajị anụ kpaa ma ọ̀ bụ n’akpụkpọ anụ ma ọ̀ bụ n’ihe ọ bụla e ji akpụkpọ anụ mee,
-