-
Levitikọs 13:49Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
49 ọ bụrụkwa na ọrịa ahụ mere ka e nwee ntụpọ na-achatụ akwụkwọ ndụ akwụkwọ ndụ ma ọ bụ na-acha ọbara ọbara n’uwe ahụ, n’akpụkpọ anụ, n’owu ndị gara ogologo ogologo n’uwe, n’owu ndị gara uhiè uhiè n’uwe ma ọ bụ n’ihe ọ bụla e ji akpụkpọ anụ mee, ọ bụ ekpenta. A ga-egosi ya onye nchụàjà.
-