-
Levitikọs 13:58Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
58 Ma ọ bụrụ na ntụpọ ahụ adịghịzi n’uwe ahụ ma ọ bụ n’owu ndị gara ogologo ogologo n’uwe ahụ ma ọ bụ n’owu ndị gara uhiè uhiè n’uwe ahụ ma ọ bụ n’ihe ọ bụla e ji akpụkpọ anụ mee mgbe ị sachara ya mmiri, ị ga-asa ya nke ugboro abụọ, ọ ga-adịkwa ọcha.
-