Levitikọs 14:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 onye nchụàjà ga-enye ya iwu ka ọ nwụta nnụnụ abụọ dị ndụ bụ́ ndị na-esoghị ná nnụnụ ndị na-adịghị ọcha, wetakwa osisi sida, ákwà na-acha uhie uhie, na ahịhịa hisop ka e jiri ha mee ka ọ dị ọcha.+
4 onye nchụàjà ga-enye ya iwu ka ọ nwụta nnụnụ abụọ dị ndụ bụ́ ndị na-esoghị ná nnụnụ ndị na-adịghị ọcha, wetakwa osisi sida, ákwà na-acha uhie uhie, na ahịhịa hisop ka e jiri ha mee ka ọ dị ọcha.+