-
Levitikọs 14:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ma ọ ga-anwụrụ nnụnụ nke ọzọ dị ndụ, werekwa osisi sida ahụ, ákwà ahụ na-acha uhie uhie, na ahịhịa hisop ahụ ma sụnyekọta ha n’ọbara nnụnụ ahụ e gburu n’ite ụrọ nke mmiri e kutere n’iyi dị n’ime ya.
-