Levitikọs 14:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Onye nchụàjà ga-achụ anụ ahụ e ji achụ àjà a na-esu ọkụ n’ebe ịchụàjà, chụọkwa àjà ọka+ ahụ n’ebe ahụ. Onye nchụàjà ga-ekpuchiri onye ahụ mmehie ya.+ Ọ ga-adịzi ọcha.+
20 Onye nchụàjà ga-achụ anụ ahụ e ji achụ àjà a na-esu ọkụ n’ebe ịchụàjà, chụọkwa àjà ọka+ ahụ n’ebe ahụ. Onye nchụàjà ga-ekpuchiri onye ahụ mmehie ya.+ Ọ ga-adịzi ọcha.+