Levitikọs 14:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 “Onye nchụàjà ga-akpụrụ ebule ahụ a ga-eji chụọ àjà ikpe ọmụma,+ werekwa otu lọg mmanụ ahụ. Onye nchụàjà ga-efegharị ha ka ha bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova.+
24 “Onye nchụàjà ga-akpụrụ ebule ahụ a ga-eji chụọ àjà ikpe ọmụma,+ werekwa otu lọg mmanụ ahụ. Onye nchụàjà ga-efegharị ha ka ha bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova.+