Levitikọs 14:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 “Mgbe unu batara na Kenan,+ bụ́ ala m ga-enye unu ka unu biri na ya,+ m wee kwe ka ọrịa ekpenta dịrị n’ụlọ dị n’ala unu,+
34 “Mgbe unu batara na Kenan,+ bụ́ ala m ga-enye unu ka unu biri na ya,+ m wee kwe ka ọrịa ekpenta dịrị n’ụlọ dị n’ala unu,+