Levitikọs 14:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 onye nchụàjà ga-esi n’ụlọ ahụ pụta gaa n’ebe e si abanye n’ụlọ ahụ. Ọ ga-emechi ụlọ ahụ ka a ghara ịbanye na ya ruo ụbọchị asaa.+
38 onye nchụàjà ga-esi n’ụlọ ahụ pụta gaa n’ebe e si abanye n’ụlọ ahụ. Ọ ga-emechi ụlọ ahụ ka a ghara ịbanye na ya ruo ụbọchị asaa.+