-
Levitikọs 14:41Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
41 Ọ ga-ahụ na a kpụchasịrị ime ụlọ ahụ nke ọma. A ga-ekporo ájá ụrọ a kpụchapụtara na ya kpofuo n’azụ obodo, n’ebe a na-ekpofu ihe na-adịghị ọcha.
-