Levitikọs 14:51 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 51 Ọ ga-ewere osisi sida ahụ, ahịhịa hisop, ákwà na-acha uhie uhie, na nnụnụ nke ọzọ dị ndụ ma sụnyekọta ha n’ọbara nnụnụ ahụ e gburu n’ite ụrọ nke mmiri e kutere n’iyi dị n’ime ya. Ọ ga-efesakwa ọbara ahụ ugboro asaa+ n’ụlọ ahụ.
51 Ọ ga-ewere osisi sida ahụ, ahịhịa hisop, ákwà na-acha uhie uhie, na nnụnụ nke ọzọ dị ndụ ma sụnyekọta ha n’ọbara nnụnụ ahụ e gburu n’ite ụrọ nke mmiri e kutere n’iyi dị n’ime ya. Ọ ga-efesakwa ọbara ahụ ugboro asaa+ n’ụlọ ahụ.