-
Levitikọs 14:53Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
53 Ọ ga-esizi n’obodo pụta ma hapụ nnụnụ ahụ dị ndụ ka o feba n’ọhịa. Ọ ga-esi otú ahụ kpuchiere ụlọ ahụ mmehie. Ụlọ ahụ ga-adịzi ọcha.
-