Levitikọs 15:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Onye ọ bụla nke metụrụ àkwà* ya aka ga-asụ uwe ya, jirikwa mmiri saa ahụ́. Ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.+
5 Onye ọ bụla nke metụrụ àkwà* ya aka ga-asụ uwe ya, jirikwa mmiri saa ahụ́. Ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.+