-
Levitikọs 15:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ọ bụrụ na onye ahụ ihe na-agbapụta n’ahụ́ agbụọ onye dị ọcha asọ mmiri, onye ahụ ọ gbụrụ asọ mmiri ga-asụ uwe ya, jirikwa mmiri saa ahụ́. Ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.
-