Levitikọs 15:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 A ga-akụri ite ụrọ onye ahụ ihe na-agbapụta n’ahụ́ metụrụ aka, jirikwa mmiri saa arịa ọ bụla e ji osisi rụọ.+
12 A ga-akụri ite ụrọ onye ahụ ihe na-agbapụta n’ahụ́ metụrụ aka, jirikwa mmiri saa arịa ọ bụla e ji osisi rụọ.+