Levitikọs 15:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “‘Mgbe ihe ahụ kwụsịrị ịgbapụta onye ahụ n’ahụ́, ya abụrụ na ahụ́ adịla onye ahụ mma, ọ ga-anọ ụbọchị asaa. Ụbọchị asaa ahụ gachaa, ọ ga-asụ uwe ya, jirikwa mmiri iyi saa ahụ́. Ọ ga-abụzi onye dị ọcha.+
13 “‘Mgbe ihe ahụ kwụsịrị ịgbapụta onye ahụ n’ahụ́, ya abụrụ na ahụ́ adịla onye ahụ mma, ọ ga-anọ ụbọchị asaa. Ụbọchị asaa ahụ gachaa, ọ ga-asụ uwe ya, jirikwa mmiri iyi saa ahụ́. Ọ ga-abụzi onye dị ọcha.+