Levitikọs 16:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “Erọn ga-eweta oké ehi ahụ bụ́ maka àjà mmehie, ya bụ, nke ahụ bụ́ maka onwe ya, jiri ya kpuchiere onwe ya na ezinụlọ* ya mmehie ha. E mechaa, ọ ga-egbu oké ehi ahụ bụ́ maka àjà mmehie, nke bụ́ maka onwe ya.+ Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:11 Ụlọ Nche,2/15/1998, p. 12, 17
11 “Erọn ga-eweta oké ehi ahụ bụ́ maka àjà mmehie, ya bụ, nke ahụ bụ́ maka onwe ya, jiri ya kpuchiere onwe ya na ezinụlọ* ya mmehie ha. E mechaa, ọ ga-egbu oké ehi ahụ bụ́ maka àjà mmehie, nke bụ́ maka onwe ya.+