Levitikọs 16:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Ọ ga-ewere ihe e ji amụ insens+ a gụjuru icheku ọkụ nke si n’ebe ịchụàjà+ dị n’ihu Jehova nakwa insens na-esi ísì ọma+ juru ọbụ aka abụọ. Ọ ga-ewere ha bata n’ime ebe ahụ e gechiri ákwà mgbochi.+ Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:12 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2019, p. 20-22 Mmezu Mkpughe, p. 87
12 “Ọ ga-ewere ihe e ji amụ insens+ a gụjuru icheku ọkụ nke si n’ebe ịchụàjà+ dị n’ihu Jehova nakwa insens na-esi ísì ọma+ juru ọbụ aka abụọ. Ọ ga-ewere ha bata n’ime ebe ahụ e gechiri ákwà mgbochi.+