Levitikọs 16:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọ ga-awụsakwa insens* ahụ n’elu ọkụ ahụ n’ihu Jehova.+ Anwụrụ ọkụ si n’insens ahụ ga-ekpuchi okwuchi igbe ọgbụgba ndụ*+ ahụ ka ọ ghara ịnwụ. Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:13 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2019, p. 20-22 Mmezu Mkpughe, p. 87
13 Ọ ga-awụsakwa insens* ahụ n’elu ọkụ ahụ n’ihu Jehova.+ Anwụrụ ọkụ si n’insens ahụ ga-ekpuchi okwuchi igbe ọgbụgba ndụ*+ ahụ ka ọ ghara ịnwụ.