Levitikọs 16:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ ga-eji mmiri saa ahụ́+ n’ebe dị nsọ ma yiri uwe ya.+ Ọ ga-apụtazi chụọ àjà a na-esu ọkụ nke ya+ nakwa àjà a na-esu ọkụ nke ndị Izrel.+ Ọ ga-ekpuchiri onwe ya mmehie ya, kpuchiekwara ndị Izrel mmehie ha.+
24 Ọ ga-eji mmiri saa ahụ́+ n’ebe dị nsọ ma yiri uwe ya.+ Ọ ga-apụtazi chụọ àjà a na-esu ọkụ nke ya+ nakwa àjà a na-esu ọkụ nke ndị Izrel.+ Ọ ga-ekpuchiri onwe ya mmehie ya, kpuchiekwara ndị Izrel mmehie ha.+