Levitikọs 16:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 “A ga-eburu ozu oké ehi ahụ e ji chụọ àjà mmehie na ozu mkpi ahụ e ji chụọ àjà mmehie, bụ́ ndị e bubatara ọbara ha n’ebe nsọ ka e jiri kpuchie mmehie, pụọ n’ebe unu mara ụlọikwuu. A ga-akpọ akpụkpọ ha na anụ ha na nsị ha ọkụ.+
27 “A ga-eburu ozu oké ehi ahụ e ji chụọ àjà mmehie na ozu mkpi ahụ e ji chụọ àjà mmehie, bụ́ ndị e bubatara ọbara ha n’ebe nsọ ka e jiri kpuchie mmehie, pụọ n’ebe unu mara ụlọikwuu. A ga-akpọ akpụkpọ ha na anụ ha na nsị ha ọkụ.+