Levitikọs 16:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 “Ihe a ga-abụrụ unu iwu na-adịgide adịgide: N’abalị iri n’ọnwa nke asaa, unu ga-emekpa onwe* unu ahụ́.* Unu agaghịkwa arụ ọrụ ọ bụla,+ ma nwa afọ ma onye mbịarambịa binyeere unu. Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:29 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 139 Ụlọ Nche,5/15/2004, p. 24
29 “Ihe a ga-abụrụ unu iwu na-adịgide adịgide: N’abalị iri n’ọnwa nke asaa, unu ga-emekpa onwe* unu ahụ́.* Unu agaghịkwa arụ ọrụ ọ bụla,+ ma nwa afọ ma onye mbịarambịa binyeere unu.