Levitikọs 17:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 kama iweta ya n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ma jiri ya chụọrọ Jehova àjà n’ihu ụlọikwuu Jehova, ikpe ọbara mara onye ahụ. O gburu anụmanụ otú iwu na-akwadoghị.* A ga-egbukwa onye ahụ.*
4 kama iweta ya n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ma jiri ya chụọrọ Jehova àjà n’ihu ụlọikwuu Jehova, ikpe ọbara mara onye ahụ. O gburu anụmanụ otú iwu na-akwadoghị.* A ga-egbukwa onye ahụ.*