Levitikọs 17:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọ bụrụ na onye* ọ bụla erie anụ nwụrụ anwụ ma ọ bụ nke anụ ọhịa dọgburu,+ ma onye ahụ ọ̀ bụ nwa afọ ma ọ̀ bụ mbịarambịa, ọ ga-asụ uwe ya, jirikwa mmiri saa ahụ́. Ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.+ E mechaa, ọ ga-adị ọcha.
15 Ọ bụrụ na onye* ọ bụla erie anụ nwụrụ anwụ ma ọ bụ nke anụ ọhịa dọgburu,+ ma onye ahụ ọ̀ bụ nwa afọ ma ọ̀ bụ mbịarambịa, ọ ga-asụ uwe ya, jirikwa mmiri saa ahụ́. Ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.+ E mechaa, ọ ga-adị ọcha.