Levitikọs 19:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 “‘Ọ bụrụ na unu abata n’ala ahụ wee kụọ osisi ọ bụla nke unu ga-eri mkpụrụ ya eri, unu ga-ewere mkpụrụ ya ka ihe na-adịghị ọcha na ihe a na-anaghị eri eri.* Ọ ga-abụrụ unu ihe a na-anaghị eri eri ruo afọ atọ. Unu erikwala ya. Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:23 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2021, p. 6-7
23 “‘Ọ bụrụ na unu abata n’ala ahụ wee kụọ osisi ọ bụla nke unu ga-eri mkpụrụ ya eri, unu ga-ewere mkpụrụ ya ka ihe na-adịghị ọcha na ihe a na-anaghị eri eri.* Ọ ga-abụrụ unu ihe a na-anaghị eri eri ruo afọ atọ. Unu erikwala ya.