Levitikọs 19:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 “‘Emela ka nwa gị nwaanyị gbawa akwụna,+ si otú ahụ metọọ nwa gị nwaanyị. I mee otú ahụ, ịgba akwụna ga-eme ka ala unu rụọ arụọ, omume rụrụ arụ ejukwa n’ala unu.+
29 “‘Emela ka nwa gị nwaanyị gbawa akwụna,+ si otú ahụ metọọ nwa gị nwaanyị. I mee otú ahụ, ịgba akwụna ga-eme ka ala unu rụọ arụọ, omume rụrụ arụ ejukwa n’ala unu.+