Levitikọs 20:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Nwoke ya na nwunye nna ya nwere mmekọahụ* emenyela nna ya ihere.*+ A ga-egburịrị ha abụọ. Ọbara ha ga-adị ha n’isi.
11 Nwoke ya na nwunye nna ya nwere mmekọahụ* emenyela nna ya ihere.*+ A ga-egburịrị ha abụọ. Ọbara ha ga-adị ha n’isi.