Levitikọs 20:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “‘Ọ bụrụ na nwoke na nwaanyị nọ ná nsọ ya enwee mmekọahụ, ma nwoke ahụ ma nwaanyị ahụ ekpugheela ọbara na-agba nwaanyị ahụ.+ A ga-egbu ha abụọ.*
18 “‘Ọ bụrụ na nwoke na nwaanyị nọ ná nsọ ya enwee mmekọahụ, ma nwoke ahụ ma nwaanyị ahụ ekpugheela ọbara na-agba nwaanyị ahụ.+ A ga-egbu ha abụọ.*