Levitikọs 21:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ gaghị abịa onye ọ bụla nwụrụ anwụ* nso.+ Ọ gaghịdị emerụ onwe ya n’ihi nne ya ma ọ bụ nna ya.