-
Levitikọs 21:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ọ gaghị alụ nwaanyị di ya nwụrụ, nwaanyị a gbara alụkwaghịm, nwaanyị e merụrụ emerụ ma ọ bụkwanụ akwụna. Kama ọ ga-esi ná ndị Izrel lụrụ nwaanyị na-amaghị nwoke.
-