Levitikọs 21:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ọ bụrụ na e nwere nwoke nwere nkwarụ, ọ gaghị abịa ịchụrụ Chineke achịcha n’àjà, ya bụ, nwoke kpuru ìsì ma ọ bụ nwoke dara ngwọrọ ma ọ bụ nwoke ihu ya hịgọrọ ahịgọ* ma ọ bụ nwoke otu aka ya ma ọ bụ otu ụkwụ ya dị ogologo karịa ibe ya,
18 Ọ bụrụ na e nwere nwoke nwere nkwarụ, ọ gaghị abịa ịchụrụ Chineke achịcha n’àjà, ya bụ, nwoke kpuru ìsì ma ọ bụ nwoke dara ngwọrọ ma ọ bụ nwoke ihu ya hịgọrọ ahịgọ* ma ọ bụ nwoke otu aka ya ma ọ bụ otu ụkwụ ya dị ogologo karịa ibe ya,