Levitikọs 22:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ ga-adị ọcha mgbe anyanwụ dara. E mechaa, o nwere ike iri ihe si n’ihe ndị dị nsọ maka na ọ bụ nri ya.+
7 Ọ ga-adị ọcha mgbe anyanwụ dara. E mechaa, o nwere ike iri ihe si n’ihe ndị dị nsọ maka na ọ bụ nri ya.+