-
Levitikọs 22:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Unu nwere ike iji ehi ma ọ bụ atụrụ otu ụkwụ ya ma ọ bụ otu aka ya dị ogologo ma ọ bụ dị mkpụmkpụ karịa ibe ya nye onyinye si unu n’obi. Ma a gaghị anabata ya ma unu weta ya ka unu jiri ya mezuo nkwa unu kwere.
-