Levitikọs 22:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 A ga-eri anụ àjà ahụ n’ụbọchị ahụ. Unu edofọla ihe ọ bụla n’ime ya ruo ụtụtụ.+ Abụ m Jehova.