Levitikọs 23:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “‘Malite n’ụbọchị na-esote Ụbọchị Izu Ike ahụ, ya bụ, malite n’ụbọchị unu wetara ùkwù ọka bali a ga-eji chụọ àjà a na-efegharị efegharị, unu ga-agụ ụbọchị izu ike asaa.+ Ụbọchị izu ike ndị ahụ ga-ezu ezu.
15 “‘Malite n’ụbọchị na-esote Ụbọchị Izu Ike ahụ, ya bụ, malite n’ụbọchị unu wetara ùkwù ọka bali a ga-eji chụọ àjà a na-efegharị efegharị, unu ga-agụ ụbọchị izu ike asaa.+ Ụbọchị izu ike ndị ahụ ga-ezu ezu.